Psalms 68:13 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ọ buru na unu edina n'etiti ogige-aturu, Ma ọ di ka nkù abua nke nduru nke ejiworo ọla-ọcha kpuchie, Ejiwo kwa ọla-edo ọma nēnwu akwukwọ ndu akwukwọ ndu kpuchie nkù-ya abua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụladị mgbe ị na-arahụ ụra nʼetiti ọgba atụrụ, nku abụọ nke nduru m bụ ihe e ji ọlaọcha kpuchie, jirikwa ọlaedo nke na-enwuke kpuchie abụba ya.