Psalms 68:14 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Mb͕e Onye Nke puru ime ihe nile chusara ndi-eze nime ya, Snow nēzò na Zalmon.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Onye pụrụ ime ihe niile chụsasịrị ndị eze bi nʼala a, ọ dị ka snoo dara nʼelu Zalmon.