Psalms 68:15 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ugwu Chineke ka ugwu Beshan bu; Ugwu nwere ugwu di iche iche n'elu ya ka ugwu Beshan bu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugwu Bashan, ugwu mara mma nke ukwuu, ugwu Bashan, ugwu nwere nʼelu ya ọtụtụ ugwu dị iche iche.