Psalms 68:28 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Chineke-gi enyewo ike-gi iwu: Di ike, Chineke, Gi Onye luworo ayi ọlu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Chineke, kpọlite ike gị; mee ka ike gị pụta ìhè, O Chineke, dịka i mere na mbụ.