Psalms 68:32 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Unu ala-eze nke uwa, bùkuenu Chineke abù; Bùkuenu Onye-nwe-ayi abù ọma; Selah
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Bụkuo Chineke abụ, unu alaeze niile nke ụwa, bụkuo Onyenwe anyị abụ otuto,