Psalms 68:34 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Nyenu Chineke ike: N'elu Israel ka idi-elu-Ya di, Ike-ya di kwa na mbara-ígwé nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kwusaa ike Chineke, onye ịdị ukwuu nke ịma mma ya na-ekpuchi Izrel, onye ike ya dị nʼeluigwe.