Psalms 68:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ala mara jijiji, Ọzọ, elu-igwe buru miri n'iru Chineke: Sainai ahu mara jijiji n'iru Chineke, bú Chineke nke Israel.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
elu ụwa mara jijiji, eluigwe wụpụrụ mmiri ozuzo, nʼihu Chineke, Onye Saịnaị, nʼihu Chineke, Chineke nke Izrel.