Psalms 68:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Miri-ozuzo, bú onyinye-afọ-ofufo, ka I nēfesa, Chineke, Mb͕e ike gwuru ihe-nketa-Gi, Gi onwe-gi mere ka o guzosie ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
I nyere mmiri ozuzo nʼebe ọ dị ukwuu, O Chineke, i tutere ihe nketa gị nke ike gwụrụ.