Psalms 69:11 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Anameme kwa ka ákwà-nkpe buru uwem, M'we ghọrọ ha ilu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe m yikwasịrị uwe iru ụjụ m, a ghọrọ m ihe ha ji eme ihe ọchị.