Psalms 69:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Zam, Jehova; n'ihi na ebere-Gi di nma: Dika iba-uba nke obi-ebere-Gi nile si di chem iru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, zaa m, site nʼịdị mma nke ịhụnanya gị, nʼime ịdị ukwuu nke oke ebere gị, chee m ihu.