Psalms 69:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Gi onwe-gi amawo ita-utam, na iherem, na ọnọdu-iherem: N'iru Gi ka ndi-nkpab͕um nile nọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ị maara ihe niile banyere ihe ọchị ha ji m mee, mweda nʼala m na ihe ihere: ndị iro m niile nọkwa gị nʼihu.