Psalms 69:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Emikpuwom n'urọ nke ebe di omimi, ọ dighi kwa ebe-nguzo di: Abatawom na miri nke miri emi, miri nke nērù ọku ọku na-enudakwa m.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m emikpu nʼụrụrọ ebe dị omimi, e nwekwaghị ebe ịzọkwasị ụkwụ dị. Abịala m nʼebe mmiri dị omimi; uju mmiri na-achọkwa ikpuchigide m.