Psalms 69:25 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Me ka ebe-ulo-ikwū-ha ghọ ebe tọb͕ọrọ n'efu; Ekwela onye ọ bula bi n'ulo-ikwū nile ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka ebe obibi ha tọgbọrọ nʼefu, ka mmadụ ọbụla gharakwa ibi nʼime ụlọ ikwu ha.