Psalms 69:31 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ gadi kwa Jehova mma kari ehi, Ma-ọbu oke-ehi nke nwere mpi, nke ukwu-ya wara njakpa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a ga-atọ Onyenwe anyị ụtọ karịa oke ehi, karịa oke ehi, nke mpi ya na ụkwụ ya ka dị.