Psalms 69:34 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ka elu-igwe na ala to Ya, Ha na oké osimiri, na ihe ọ bula nke nākpughari nime ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka eluigwe na ụwa too ya, osimiri niile na ihe niile bi nʼime ha.