Psalms 7:10 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọtam dikwasi na Chineke, Bú Onye nāzọputa ndi obi-ha ziri ezi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chineke nke kachasị ihe niile elu, bụ ọta m, ọ na-azọpụta ndị niile obi ha ziri ezi.