Psalms 7:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ buru na madu echigharighi, Ọ gāmu mma-agha-Ya ka ọ di nkọ; Ọ zọwo uta-Ya ukwu ikwe ya, dozie ya ib͕a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na onye ahụ echegharịghị, ọ ga-amụ mma agha ya ka ọ dịrị nkọ, ọ ga-arọgọ ụta ya, kwadokwa ịgba ya.