Psalms 7:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, bú Chinekem, ọ buru na emewom nka; Ọ buru na ajọ omume di n'ọbu-akam abua;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị Chineke m, ọ bụrụ na m mere ihe dị otu a; ọ bụrụkwa na aka m adịghị ọcha.