Psalms 70:5 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma mu onwem bu onye ewedara n'ala na ob͕eye; Chineke, biakutem ọsọsọ: Onye-iye-akam na Onye nēme ka m'b͕apu ka I bu; Jehova, anọla ọdù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mụ onwe m bụ ogbenye na onye nọ na mkpa; O Chineke, mee ngwangwa bịakwute m. Ị bụ onye inyeaka m na onye mgbapụta m; O Onyenwe anyị, anọla ọdụ ịbịa.