Psalms 71:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Nime Gi, Jehova, ka m'b͕abàworo: Ekwela ka ihere mem rue mb͕e ebighi-ebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị, nʼime gị ka m gbabara izere ndụ; ekwela ka ihere mee m.