Psalms 71:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
M'gēji idi-ike nile nke Onye-nwe-ayi, bú Jehova, bia: M'gēhota ezi omume-Gi, nání nke Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m abịa kwusaakwa ịdị ukwu ọrụ gị niile, Onyenwe m Onyenwe anyị, aga m ekwusa ezi omume gị, e, naanị nke gị.