Psalms 72:3 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ugwu nile gēbutere ndi-Gi udo, Ugwu ntà kwa, n'ezi omume.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka ugwu niile wetara ndị mmadụ ịba ụba; ugwu nta niile wetakwara ha mkpụrụ ezi omume.
Recommended Reading