Psalms 72:5 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ha ganātu egwu Gi ogologo mb͕e anyanwu gādigide, Na n'iru ọnwa, rue ọb͕ọ nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka ọ dịgide ruo mgbe niile dịka anyanwụ na-adịgide, dịka ọnwa na-adịgidekwa ruo ọgbọ niile.
Recommended Reading