Psalms 73:23 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma mu onwem nọ n'aka-Gi mb͕e nile: I jidewo aka-nrim.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ana m anọnyere gị mgbe niile; ị na-ejide m nʼaka nri m.