Psalms 73:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha edowo ọnu-ha n'elu-igwe, Ire-ha nējeghari kwa n'uwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha ji ọnụ ha na-ekwu na eluigwe bụ nke ha, ha jikwa ire ha kwuo na ụwa niile bụ nke ha.