Psalms 74:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Gi onwe-gi emewo ka ókè-ala nile nke uwa guzo ọtọ: Mb͕e okpom-ọku na mb͕e oyi, Gi onwe-gi akpuwo ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ gị kewapụtara oke ala niile nke ụwa. Ọ bụ gị mere ka ọkọchị na udu mmiri dị.