Psalms 74:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Enyela anu-ọhia nkpuru-obi nke ndi gi: Echezọla ndu nke ndi-Gi ewedara n'ala rue mb͕e ebighi-ebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ewerala ndụ nduru gị nyefee anụ ọhịa ọjọọ nʼaka. Echefukwala ndụ ndị gị a na-akpagbu ruo mgbe ebighị ebi.