Psalms 76:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ bu kwa na Selem ka ulo-ntu-Ya di Ebe-obibi-Ya di kwa na Zaion.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụlọ ikwu ya dị na Salem, ebe obibi ya dị na Zayọn