Psalms 77:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
M'gēcheta Chineke, su kwa ude nke-uku: M'gātughari uchem, ọzọ, mọm adighi-enwe ike. Selah
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Chineke, echetara m gị, sụkwaa ude; echere m echiche, mkpụrụobi m dakwara mba.