Psalms 78:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ndim, ǹanu nti n'iwum: Tọnu nti n'ala inu okwu nile nke ọnum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị m, nụrụnụ ihe m na-ezi; geenụ ntị nʼokwu ọnụ m.