Psalms 78:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O me-kwa-ra ka miri nke nērù erù si na nkume di elu puta, O we me ka miri nērùda dika ọtutu osimiri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O mere ka mmiri iyi site na nkume gbapụta, mee ka mmiri rudata dịka osimiri.