Psalms 78:51 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O we tib͕ue nwa ọ bula eburu uzọ mu n'Ijipt, Bú nkpuru mbu nke ume-ha n'ulo-ikwū nile nke Ham:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O tigburu nwa ọbụla e bụ ụzọ mụọ nʼala Ijipt, mkpụrụ mbụ nke ndị ikom nʼime ụlọ ikwu Ham.