Psalms 78:54 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O we me ka ha biarue ókè-ala nsọ Ya, Rue ugwu a nke aka-nri-Ya nwetara.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu a ka o si duru ha bịaruo nʼoke ala nsọ ya, ala ugwu ugwu ahụ nke aka nri ya nwetara.