Psalms 79:13 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ayi onwe-ayi, bú ndi-Gi na ìgwè aturu nke ọzùzù-anu-gi, Gēkele Gi rue mb͕e ebighi-ebi; Ọb͕ọ nile ka ayi gākọrọ akukọ otuto-Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, anyị bụ ndị gị, ụmụ igwe atụrụ gị ga-eto gị ruo mgbe niile ebighị ebi; anyị ga na-ekwupụta otuto gị, site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.