Psalms 8:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, Onye-nwe-ayi, Le otú aha-Gi di ebube n'uwa nile!
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, lee ka ịdị ukwuu nke aha gị si jupụta ụwa niile.