Psalms 80:14 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Chineke nke usu nile nke ndi-agha, biko, laghachikute ayi: Si n'elu-igwe legide anya, hu, leta kwa osisi vine a,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Lọghachikwute anyị, O Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile. Si nʼeluigwe ledata anya ma hụ! Letakwa osisi vaịnị a,