Psalms 80:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Esurewo ya n'oku, eb͕utuwo ya: Site n'ibasi-nba-ike nke iru-Gi ha nāla n'iyì.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E gbutuola osisi vaịnị gị, e ji ọkụ repịa ya; mgbe ị bara mba, ndị gị na-ala nʼiyi.