Psalms 81:14 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Nwa mb͕e ka M'gēji me ka ndi-iro-ha ruru ala, Ọ bu kwa imegide ndi nākpab͕u ha ka M'gēchighari akam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gaghị adị anya mgbe m ga-eji ike m, wezuga ndị iro ya site nʼọnọdụ ha. Aga m eweli aka m, megide ndị iro ya niile.