Psalms 82:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Bilie, Chineke, kpe uwa ikpe: N'ihi na Gi onwe-gi gēketa ihe, bú mba nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Chineke, bilie kpee ụwa ikpe, nʼihi na mba niile bụ ihe nketa gị.