Psalms 83:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Me ka nlelì che ha iru; Ka ha we chọ aha-Gi, Jehova.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Were ihere kpuchie ha ihu, ka ndị mmadụ si otu a chọọ aha gị, O Onyenwe anyị.