Psalms 83:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ka ihere me ha, ka ha ma kwa jijiji rue mb͕e ebighi-ebi; E, ka ha nwe iru-ihere, la n'iyì:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka ha nọdụ nʼọnọdụ ihere na ịda mba mgbe niile; ka ha laa nʼiyi nʼọnọdụ mweda nʼala.