Psalms 84:4 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ndi ihe nāgara nke-ọma ka ndi bi n'ulo-Gi bu: Ha gānọ nēto Gi. Selah
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị a gọziri agọzi ka ndị bi nʼụlọ gị bụ; ha na-eto gị mgbe niile.