Psalms 84:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, Chineke nke usu nile nke ndi-agha, nu ekperem: Ṅa nti, Gi Chineke nke Jekob. Selah
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, nụrụ ekpere m. Gee m ntị, gị Chineke nke Jekọb.