Psalms 85:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, me ka ayi hu ebere-Gi, Nye kwa ayi nzọputa-Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, gosi anyị ịhụnanya gị nke na-adịgide, nyekwa anyị nzọpụta gị.