Psalms 86:17 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Merem ihe-iriba-ama bayere ezi ihe I gēmerem; Ka ndi nākpọm asì we hu ya, ka ihere we me ha, N'ihi na Gi onwe-gi, Jehova, eyeworom aka, kasikwam obi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gosi m ihe ịrịbama nke ga-egosipụta ịdị mma gị, ka ndị iro m hụ ya si otu a bụrụ ndị ihere ga-eme, nʼihi na gị, O Onyenwe anyị, nyere m aka ma kasịekwa m obi.