bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Bible
/
Compare Psalms 86:2
Psalms 86:2 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Debe nkpuru-obim; n'ihi na onye-ebere ka m'bu: Gi onwe-gi Chinekem, zọputa orù-Gi nke nātukwasi obi na Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chebe ndụ m, nʼihi na m na-erubere gị isi; zọpụta ohu gị onye nke na-atụkwasị gị obi. Ị bụ Chineke m;