Psalms 86:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, ge nti n'ekperem; Ṅa kwa nti n'olu arirọ-amaram nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, nụrụ ekpere m; gekwaa ntị nʼakwa arịrịọ m maka ebere.