Psalms 88:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Àgāmara oké ọlu-Gi n'ọchichiri? Àgāma kwa ezi omume-Gi n'ala nchezọ-ihe?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A na-amata banyere ọrụ ebube gị nʼebe ọchịchịrị dị? Ma ọ bụ ọrụ ezi omume gị, na ịdị mma gị niile nʼala ndị e chezọrọ echezọ?