Psalms 89:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Mu na onye M'rọputara ab͕awo ndu, Aṅuworom Devid, bú orùm, iyi;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị sịrị, “Mụ na onye m họpụtara agbaala ndụ. Aṅụọkwala m iyi nye ohu m Devid sị,