Psalms 9:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
M'gēji obim nile kele Jehova; M'gākọ kwa akukọ oké ọlu-Gi nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, aga m esite nʼala ala obi m too gị, aga m agwakwa onye ọbụla ihe ọma niile ị na-eme.